Aịzaya 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A sị na Jehova nke ụsụụ ndị agha emeghị ka mmadụ ole na ole n’ime anyị fọdụ,Anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm,Anyị gakwaara adị ka Gọmọra.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Amụma Aịsaịa I, p. 19-21
9 A sị na Jehova nke ụsụụ ndị agha emeghị ka mmadụ ole na ole n’ime anyị fọdụ,Anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm,Anyị gakwaara adị ka Gọmọra.+