Aịzaya 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị ọchịchị aka ike na-achị Sọdọm,+ nụrụnụ okwu Jehova. Unu ndị Gọmọra,+ geenụ ntị n’iwu* Chineke anyị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:10 Amụma Aịsaịa I, p. 22
10 Unu ndị ọchịchị aka ike na-achị Sọdọm,+ nụrụnụ okwu Jehova. Unu ndị Gọmọra,+ geenụ ntị n’iwu* Chineke anyị.