Aịzaya 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chi dị iche iche na-abaghị uru juru n’obodo ha.+ Ihe ha na-akpọrọ isiala bụ ihe ha ji aka ha rụọ,Ya bụ, ihe mkpịsị aka ha rụrụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Amụma Aịsaịa I, p. 50-51
8 Chi dị iche iche na-abaghị uru juru n’obodo ha.+ Ihe ha na-akpọrọ isiala bụ ihe ha ji aka ha rụọ,Ya bụ, ihe mkpịsị aka ha rụrụ.