-
Aịzaya 3:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Onye nke ọ bụla ga-ejide nwanne ya n’ụlọ nna ya, sị:
“Ebe ọ bụ na i nwere ákwà mgbokwasị, chịwa anyị.
Lekọtawakwa ebe a a kwaturu, ya aghọọ ikpo nkume.”
-