Aịzaya 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ọ gaghị ekwe. Ọ ga-ekwu n’ụbọchị ahụ, sị: “Agaghị m abụ onye na-ekechi ọnyá unu.* Nri ma ọ bụ uwe adịghịkwa n’ụlọ m. Unu emela m onye ga na-achị ndị mmadụ.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:7 Amụma Aịsaịa I, p. 56-57
7 Ma ọ gaghị ekwe. Ọ ga-ekwu n’ụbọchị ahụ, sị: “Agaghị m abụ onye na-ekechi ọnyá unu.* Nri ma ọ bụ uwe adịghịkwa n’ụlọ m. Unu emela m onye ga na-achị ndị mmadụ.”