Aịzaya 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ kọrọ ala, wepụchaakwa nkume dị na ya. Ọ kụrụ ezigbo mkpụrụ vaịn uhie n’ala ahụ,Rụọ ụlọ nche n’etiti ya,Gwuokwa ebe a na-azọchapụta mmanya na ya.+ Ọ tụwaziri anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,Ma ọ mịrị naanị mkpụrụ vaịn ọhịa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:2 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 17-18 Amụma Aịsaịa I, p. 73-74, 76, 77-78
2 Ọ kọrọ ala, wepụchaakwa nkume dị na ya. Ọ kụrụ ezigbo mkpụrụ vaịn uhie n’ala ahụ,Rụọ ụlọ nche n’etiti ya,Gwuokwa ebe a na-azọchapụta mmanya na ya.+ Ọ tụwaziri anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,Ma ọ mịrị naanị mkpụrụ vaịn ọhịa.+