Aịzaya 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-eme ka ọ dị ka ala na-abaghị uru.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha. A gaghịkwa abọ ubi ahụ ahịhịa. Ogwu na ahịhịa ga-epuchi na ya.+ M ga-agwakwa ígwé ojii ka ọ ghara ikwe ka mmiri zoo na ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:6 Amụma Aịsaịa I, p. 77-78
6 M ga-eme ka ọ dị ka ala na-abaghị uru.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha. A gaghịkwa abọ ubi ahụ ahịhịa. Ogwu na ahịhịa ga-epuchi na ya.+ M ga-agwakwa ígwé ojii ka ọ ghara ikwe ka mmiri zoo na ya.+