Aịzaya 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ga-ata ahụhụ, unu ndị na-enwetakwu ụlọ gbakwụnye na nke unu nwere enwe+Nakwa unu ndị na-enwetakwu ubi gbakwụnye na nke unu nwere enwe.+ Unu na-enwetagide ihe ndị a ruo mgbe a na-enweghị onye ọzọ nwerenụ,Naanị unu ebirizie n’obodo. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Amụma Aịsaịa I, p. 79-80
8 Unu ga-ata ahụhụ, unu ndị na-enwetakwu ụlọ gbakwụnye na nke unu nwere enwe+Nakwa unu ndị na-enwetakwu ubi gbakwụnye na nke unu nwere enwe.+ Unu na-enwetagide ihe ndị a ruo mgbe a na-enweghị onye ọzọ nwerenụ,Naanị unu ebirizie n’obodo.