Aịzaya 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:11 Amụma Aịsaịa I, p. 81-82
11 Ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ka ha ṅụọ mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ Ha na-aṅụgide mmanya chi ejie, mmanya ana-egbukwa ha.