Aịzaya 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ili* asaala mbara n’onwe ya. O megheekwala ọnụ ya ka ọ ghara inwe nsọtụ.+ Ndị a ma ama n’obodo a na ìgwè ndị na-eme mkpọtụ na ya, nakwa ndị nọ na ya na-eme mkpọtụ mgbe ha na-eri oriri,Ga-abanyecha n’ime ya.
14 N’ihi ya, ili* asaala mbara n’onwe ya. O megheekwala ọnụ ya ka ọ ghara inwe nsọtụ.+ Ndị a ma ama n’obodo a na ìgwè ndị na-eme mkpọtụ na ya, nakwa ndị nọ na ya na-eme mkpọtụ mgbe ha na-eri oriri,Ga-abanyecha n’ime ya.