Aịzaya 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị na-asị na ihe ọma bụ ihe ọjọọ nakwa na ihe ọjọọ bụ ihe ọma ga-ata ahụhụ,+Ha na ndị na-eji ọchịchịrị mere ìhè, jiri ìhè mere ọchịchịrị,Nakwa ndị na-ewere ihe na-elu ilu ka ihe na-atọ ụtọ, werekwa ihe na-atọ ụtọ ka ihe na-elu ilu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:20 Ụlọ Nche,3/1/2002, p. 98/1/2001, p. 8-9 Amụma Aịsaịa I, p. 82-84
20 Ndị na-asị na ihe ọma bụ ihe ọjọọ nakwa na ihe ọjọọ bụ ihe ọma ga-ata ahụhụ,+Ha na ndị na-eji ọchịchịrị mere ìhè, jiri ìhè mere ọchịchịrị,Nakwa ndị na-ewere ihe na-elu ilu ka ihe na-atọ ụtọ, werekwa ihe na-atọ ụtọ ka ihe na-elu ilu.