Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Bịaruo Jehova Nso, p. 26 Ụlọ Nche,12/1/2011, p. 26 Amụma Aịsaịa I, p. 87-88
6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.