Aịzaya 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya na-achị Juda, Rizin eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel bịara ịlụso ndị bi na Jeruselem agha, ma ha* emerilighị ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Amụma Aịsaịa I, p. 101-102
7 N’oge Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya na-achị Juda, Rizin eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel bịara ịlụso ndị bi na Jeruselem agha, ma ha* emerilighị ha.+