Aịzaya 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na isi obodo Siria bụ Damaskọs. Onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin. Tupu afọ iri isii na ise agaa,A ga-akụrisị Ifrem ka ọ gharazie ịbụ mba.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 9 Amụma Aịsaịa I, p. 105
8 N’ihi na isi obodo Siria bụ Damaskọs. Onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin. Tupu afọ iri isii na ise agaa,A ga-akụrisị Ifrem ka ọ gharazie ịbụ mba.+