Aịzaya 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Merụọnụ ha ahụ́, unu ndị dị iche iche, ma a ga-etipịa unu. Geenụ ntị, unu ndị niile nọ n’ebe ndị dị anya n’ụwa! Jikerenụ agha,* ma a ga-etipịa unu!+ Jikerenụ agha, ma a ga-etipịa unu! Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:9 Amụma Aịsaịa I, p. 114
9 Merụọnụ ha ahụ́, unu ndị dị iche iche, ma a ga-etipịa unu. Geenụ ntị, unu ndị niile nọ n’ebe ndị dị anya n’ụwa! Jikerenụ agha,* ma a ga-etipịa unu!+ Jikerenụ agha, ma a ga-etipịa unu!