Aịzaya 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha ga-eji ọsọ gaa ná mkpọda obodo ndị Filistia n’ebe ọdịda anyanwụ. Ha ga-agbakọ aka bukọrọ ihe ndị Ọwụwa Anyanwụ. Ha ga-emeri ndị Ịdọm+ na ndị Moab.+ Ha ga na-achịkwa ndị Amọn.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:14 Amụma Aịsaịa I, p. 167-168
14 Ha ga-eji ọsọ gaa ná mkpọda obodo ndị Filistia n’ebe ọdịda anyanwụ. Ha ga-agbakọ aka bukọrọ ihe ndị Ọwụwa Anyanwụ. Ha ga-emeri ndị Ịdọm+ na ndị Moab.+ Ha ga na-achịkwa ndị Amọn.+