Aịzaya 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova ga-ekewa oké osimiri Ijipt.*+ Ọ ga-atụkwa Osimiri Yufretis aka.+ Ọ ga-ejikwa ume* ya na-ekpo ọkụ mee ka iyi asaa ndị na-asọnye n’osimiri ahụ taa. Ọ ga-emekwa ka ndị mmadụ yiri akpụkpọ ụkwụ ha gafee ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:15 Amụma Aịsaịa I, p. 168
15 Jehova ga-ekewa oké osimiri Ijipt.*+ Ọ ga-atụkwa Osimiri Yufretis aka.+ Ọ ga-ejikwa ume* ya na-ekpo ọkụ mee ka iyi asaa ndị na-asọnye n’osimiri ahụ taa. Ọ ga-emekwa ka ndị mmadụ yiri akpụkpọ ụkwụ ha gafee ya.