Aịzaya 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye ọ bụla ga-agbakwuru ndị nke ya,Onye ọ bụla ga-agbala n’ala ya,+Dị ka nne mgbada a na-achụ ọsọ, nakwa dị ka ìgwè atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:14 Amụma Aịsaịa I, p. 176
14 Onye ọ bụla ga-agbakwuru ndị nke ya,Onye ọ bụla ga-agbala n’ala ya,+Dị ka nne mgbada a na-achụ ọsọ, nakwa dị ka ìgwè atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.