Aịzaya 15:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị nọ n’obodo niile dị na Moab na-anụ mkpu ákwá a na-eti na ya.+ Ndị nọ n’Egleyim na-anụ mkpu ákwá a. Ndị nọ na Bia-ilim na-anụkwa mkpu ákwá a.
8 Ndị nọ n’obodo niile dị na Moab na-anụ mkpu ákwá a na-eti na ya.+ Ndị nọ n’Egleyim na-anụ mkpu ákwá a. Ndị nọ na Bia-ilim na-anụkwa mkpu ákwá a.