-
Aịzaya 16:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “Kwuo ihe a ga-eme. Mee ihe e kwuru na a ga-eme.
Mee ka ndò gị nke dị ka ọchịchịrị gbara n’abalị kpuchie ndị mmadụ n’etiti ehihie.
Zoo ndị a chụsara achụsa. Enyefekwala ndị na-agba ọsọ n’aka ndị na-achụ ha.
-