Aịzaya 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-enyefe ndị Ijipt n’aka nna ukwu dị obi ọjọọ. Eze dị aka ike ga na-achịkwa ha.”+ Ọ bụ ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru ihe a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:4 Amụma Aịsaịa I, p. 200-202
4 M ga-enyefe ndị Ijipt n’aka nna ukwu dị obi ọjọọ. Eze dị aka ike ga na-achịkwa ha.”+ Ọ bụ ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru ihe a.