Aịzaya 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:11 Amụma Aịsaịa I, p. 202-203
11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”?