Aịzaya 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị tụkwasịrị Etiopia obi, jirikwa Ijipt na-eme ọnụ,* ga na-atụ ụjọ, ihere ana-emekwa ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:5 Amụma Aịsaịa I, p. 212-213