Aịzaya 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ebe niile n’obodo gị ga na-agba aghara. A ga na-eme mkpọtụ, na-enwekwa aṅụrị na ya. Ọ bụghị mma agha ka a ga-eji gbuo ndị gị a ga-egbu egbu. Ha agaghịkwa anwụ n’agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:2 Amụma Aịsaịa I, p. 233-234
2 Ebe niile n’obodo gị ga na-agba aghara. A ga na-eme mkpọtụ, na-enwekwa aṅụrị na ya. Ọ bụghị mma agha ka a ga-eji gbuo ndị gị a ga-egbu egbu. Ha agaghịkwa anwụ n’agha.+