Aịzaya 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’oge ahụ, a ga-echefu Taya ruo afọ iri asaa,+ bụ́ afọ ole otu eze na-adịru ndụ. Afọ iri asaa gachaa, ihe ga-eme Taya ga-adị ka ihe a bụrụ n’abụ banyere nwaanyị akwụna, sị: Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:15 Amụma Aịsaịa I, p. 253-254
15 N’oge ahụ, a ga-echefu Taya ruo afọ iri asaa,+ bụ́ afọ ole otu eze na-adịru ndụ. Afọ iri asaa gachaa, ihe ga-eme Taya ga-adị ka ihe a bụrụ n’abụ banyere nwaanyị akwụna, sị: