Aịzaya 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ihe ga-adịrị otu onye ka ọ ga-adịrị ibe ya: Ma ndị nkịtị ma onye nchụàjà,Ma onye na-eje ozi ma nna ya ukwu,Ma nwaanyị na-eje ozi ma nne ya ukwu,Ma onye na-azụ ihe ma onye na-ere ere,Ma onye na-agbazinye ihe ma onye na-agbaziri agbaziri,Ma onye e ji ụgwọ ma onye ji ụgwọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:2 Amụma Aịsaịa I, p. 261
2 Otú ihe ga-adịrị otu onye ka ọ ga-adịrị ibe ya: Ma ndị nkịtị ma onye nchụàjà,Ma onye na-eje ozi ma nna ya ukwu,Ma nwaanyị na-eje ozi ma nne ya ukwu,Ma onye na-azụ ihe ma onye na-ere ere,Ma onye na-agbazinye ihe ma onye na-agbaziri agbaziri,Ma onye e ji ụgwọ ma onye ji ụgwọ.+