Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ala a na-eru uju.*+ O nweghịzi uru ọ bara. Elu ala akpọọla nkụ. Ike agwụla ya. Ndị ukwu nọ n’ala a ataala ahụ́. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:4 Amụma Aịsaịa I, p. 261-263
4 Ala a na-eru uju.*+ O nweghịzi uru ọ bara. Elu ala akpọọla nkụ. Ike agwụla ya. Ndị ukwu nọ n’ala a ataala ahụ́.