Aịzaya 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ ya mere e ji bụọ ala a ọnụ, ya alaa n’iyi.+ Ikpe makwara ndị bi na ya. Ọ bụ ya mere ndị bi na ya ji belata,Mmadụ ole na ole afọdụzie na ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:6 Amụma Aịsaịa I, p. 261-263
6 Ọ bụ ya mere e ji bụọ ala a ọnụ, ya alaa n’iyi.+ Ikpe makwara ndị bi na ya. Ọ bụ ya mere ndị bi na ya ji belata,Mmadụ ole na ole afọdụzie na ya.+