Aịzaya 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmanya ọhụrụ na-eru uju.* Osisi vaịn akpọnwụọla.+ Ndị niile obi na-atọbu ụtọ na-asụzi ude.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:7 Amụma Aịsaịa I, p. 263-264