-
Aịzaya 25:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 I meela ka otu obodo bụrụ ikpo nkume,
Mee ka obodo a rụsiri ike bụrụ ebe e bibiri ebibi,
Meekwa ka ụlọ elu ndị mba ọzọ bi gharazie ịdị adị.
O nweghị ihe ga-eme ka a rụghachi obodo ahụ.
-