Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:8 Ụlọ Nche,9/15/2014, p. 25, 26-278/15/2009, p. 64/15/2001, p. 12-133/1/2001, p. 16-171/15/1995, p. 20 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 273-274
8 Ọ ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị* ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri dị n’ihu mmadụ niile.+ Ọ ga-emekwa ka a kwụsị imenye ndị ya ihere n’ụwa niile. Ihe a ga-eme maka na Jehova ekwuola ya.
25:8 Ụlọ Nche,9/15/2014, p. 25, 26-278/15/2009, p. 64/15/2001, p. 12-133/1/2001, p. 16-171/15/1995, p. 20 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 273-274