Aịzaya 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’oge ahụ, Jehova ga-eji nnukwu mma agha ya dị ezigbo nkọ+Lebara nnukwu anụ mmiri,* bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị, anya,Ya bụ, nnukwu anụ mmiri, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ. Ọ ga-egbukwa nnukwu anụ a nọ n’oké osimiri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 9-10 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 21 Amụma Aịsaịa I, p. 283
27 N’oge ahụ, Jehova ga-eji nnukwu mma agha ya dị ezigbo nkọ+Lebara nnukwu anụ mmiri,* bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị, anya,Ya bụ, nnukwu anụ mmiri, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ. Ọ ga-egbukwa nnukwu anụ a nọ n’oké osimiri.
27:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 9-10 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 21 Amụma Aịsaịa I, p. 283