-
Aịzaya 27:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ma ọ bụrụ na ọ chọghị ya otú ahụ, ya bịa n’ebe m a rụsiri ike ka e chebe ya.
Ya bịa ka mụ na ya mee udo.
Ya chọta m ka mụ na ya mee udo.”
-