Aịzaya 28:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ̀ bụ na ọ naghị agha mkpụrụ kọmin ojii, kụọkwa mkpụrụ kọmin nkịtịMa ọ kọchaa ala ahụ? Ọ̀ bụ na ọ naghị akụ ọka wit, ọka milet, na ọka bali ebe ndị o kwesịrị ịkụ ha? Ọ̀ bụ na ọ naghị akụ ọka spelt+ gburugburu ala ahụ? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:25 Ụlọ Nche,10/1/2001, p. 11
25 Ọ̀ bụ na ọ naghị agha mkpụrụ kọmin ojii, kụọkwa mkpụrụ kọmin nkịtịMa ọ kọchaa ala ahụ? Ọ̀ bụ na ọ naghị akụ ọka wit, ọka milet, na ọka bali ebe ndị o kwesịrị ịkụ ha? Ọ̀ bụ na ọ naghị akụ ọka spelt+ gburugburu ala ahụ?