Aịzaya 29:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Unu na-agbagọ ihe dị iche iche.* È kwesịrị ile ọkpụite anya otú e si ele ụrọ anya?+ Ihe a rụrụ arụ ò kwesịrị ikwu gbasara onye rụrụ ya, sị: “Ọ bụghị ya rụrụ m”?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-ekwu gbasara onye kpụrụ ya, sị: “Ọ maghị ihe”?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:16 Amụma Aịsaịa I, p. 301
16 Unu na-agbagọ ihe dị iche iche.* È kwesịrị ile ọkpụite anya otú e si ele ụrọ anya?+ Ihe a rụrụ arụ ò kwesịrị ikwu gbasara onye rụrụ ya, sị: “Ọ bụghị ya rụrụ m”?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-ekwu gbasara onye kpụrụ ya, sị: “Ọ maghị ihe”?+