Aịzaya 29:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi ya, Jehova, onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ndị si n’ezinụlọ Jekọb, sị: “Ihere agaghị eme Jekọb ọzọ. Ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ ọzọ.*+
22 N’ihi ya, Jehova, onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ndị si n’ezinụlọ Jekọb, sị: “Ihere agaghị eme Jekọb ọzọ. Ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ ọzọ.*+