-
Aịzaya 36:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ́ bụghị Jehova nyere m ikike ịbịa lụso obodo a agha ma bibie ya? Ọ bụ Jehova sịrị m, ‘Gaa lụso obodo a agha, bibiekwa ya.’”