-
Aịzaya 36:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ma Rabshake sịrị ha: “Ọ̀ bụ naanị unu na onyenwe unu ka onyenwe m ziri m ka m gwa ihe ndị a? Ndị a nọ ọdụ n’elu mgbidi sokwa. Unu na ha ga-eri nsị unu, ṅụọkwa mamịrị unu.”
-