Aịzaya 38:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M sịrị: “Agaghị m ahụ amara Jaa.* Agaghị m ahụ amara Jaa n’ala ndị dị ndụ.+ Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ,N’ihi na m ga-anọ ebe ndị nwụrụ anwụ nọ.
11 M sịrị: “Agaghị m ahụ amara Jaa.* Agaghị m ahụ amara Jaa n’ala ndị dị ndụ.+ Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ,N’ihi na m ga-anọ ebe ndị nwụrụ anwụ nọ.