Aịzaya 40:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha dị ka mkpụrụ a ka kụrụ akụ. Ha dịkwa ka mkpụrụ a ka ghara agha. Úkwù ha agbanyebeghị mgbọrọgwụ n’ala. Ikuku fee ha, ha akpọnwụọ,Ifufe na-ebufukwa ha ka ahịhịa ọka.+
24 Ha dị ka mkpụrụ a ka kụrụ akụ. Ha dịkwa ka mkpụrụ a ka ghara agha. Úkwù ha agbanyebeghị mgbọrọgwụ n’ala. Ikuku fee ha, ha akpọnwụọ,Ifufe na-ebufukwa ha ka ahịhịa ọka.+