Aịzaya 41:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Arụsị dị iche iche, kọọrọnụ anyị ihe ndị gaje ime, kwuokwanụ otú unu si jide n’aka na ha ga-eme. Gwanụ anyị ihe ndị mere n’oge gara aga,*Ka anyị chebara ha echiche,* matakwa ihe mechara mee. Ma ọ bụ, gwanụ anyị ihe ndị na-aga ime.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:22 Amụma Aịsaịa II, p. 26-28 Ụlọ Nche,6/15/1993, p. 14
22 Arụsị dị iche iche, kọọrọnụ anyị ihe ndị gaje ime, kwuokwanụ otú unu si jide n’aka na ha ga-eme. Gwanụ anyị ihe ndị mere n’oge gara aga,*Ka anyị chebara ha echiche,* matakwa ihe mechara mee. Ma ọ bụ, gwanụ anyị ihe ndị na-aga ime.+