Aịzaya 44:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ònye dị ka m?+ Ya kwuo okwu ma gosi m ihe o ji dị ka m.+ Malite n’oge m mere ka ndị oge ochie bido ịdị ndụ,Ka ha kwuo ihe ndị ga-eme n’oge na-adịghị anyaNa ndị nke ga-eme n’ọdịnihu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:7 Amụma Aịsaịa II, p. 64-65
7 Ònye dị ka m?+ Ya kwuo okwu ma gosi m ihe o ji dị ka m.+ Malite n’oge m mere ka ndị oge ochie bido ịdị ndụ,Ka ha kwuo ihe ndị ga-eme n’oge na-adịghị anyaNa ndị nke ga-eme n’ọdịnihu.