Aịzaya 44:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị niile na-apị arụsị enweghị ihe ha bụ. Ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Arụsị ndị ahụ bụ ndị àmà ha. Ma, ha anaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha amaghịkwa ihe ọ bụla.+ N’ihi ya, ihere ga-eme ndị pịrị ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:9 Amụma Aịsaịa II, p. 66
9 Ndị niile na-apị arụsị enweghị ihe ha bụ. Ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Arụsị ndị ahụ bụ ndị àmà ha. Ma, ha anaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha amaghịkwa ihe ọ bụla.+ N’ihi ya, ihere ga-eme ndị pịrị ha.+