Aịzaya 44:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ dị ka onye na-aracha ntụ. Obi ya duhiere ya maka na a ghọgburu ya. O nweghị ike ịzọpụta onwe ya.* Ọ naghịkwanụ asị: “Arụsị a m ji n’aka abaghị uru ọ bụla.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:20 Amụma Aịsaịa II, p. 68
20 Ọ dị ka onye na-aracha ntụ. Obi ya duhiere ya maka na a ghọgburu ya. O nweghị ike ịzọpụta onwe ya.* Ọ naghịkwanụ asị: “Arụsị a m ji n’aka abaghị uru ọ bụla.”