Aịzaya 45:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ Onye kpụrụ ya, kwuru, sị: “Ọ̀ na-eme unu obi abụọ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-eme? Ùnu ga-enye m iwu gbasara ụmụ m+ na ọrụ aka m? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:11 Amụma Aịsaịa II, p. 84-85
11 Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ Onye kpụrụ ya, kwuru, sị: “Ọ̀ na-eme unu obi abụọ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-eme? Ùnu ga-enye m iwu gbasara ụmụ m+ na ọrụ aka m?