Aịzaya 45:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,Okwu ahụ m ji ọnụ m kwuo bụ eziokwu. E nweghịkwa ihe ga-eme ka ọ ghara imezu.+ Ikpere niile ga-egburu m n’ala. Ire niile ga-aṅụkwa iyi na ha ga na-akwado m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:23 Amụma Aịsaịa II, p. 91-92
23 Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,Okwu ahụ m ji ọnụ m kwuo bụ eziokwu. E nweghịkwa ihe ga-eme ka ọ ghara imezu.+ Ikpere niile ga-egburu m n’ala. Ire niile ga-aṅụkwa iyi na ha ga na-akwado m.+