Aịzaya 50:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye ga-asị na m mere ihe ọjọọ? Ha niile ga-aka nká ka uwe. Egu* ga-erichapụ ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:9 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 22 Amụma Aịsaịa II, p. 161-163
9 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye ga-asị na m mere ihe ọjọọ? Ha niile ga-aka nká ka uwe. Egu* ga-erichapụ ha.