-
Aịzaya 52:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Geenụ ntị! Ndị nche unu na-eti mkpu.
Ha ji otu olu na-eti mkpu ọṅụ.
N’ihi na ha ga-eji anya ha hụ mgbe Jehova ga-akpọlata ndị bi na Zayọn.
-