Aịzaya 53:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:3 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2017, p. 3 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 268/1/2000, p. 32 Amụma Aịsaịa II, p. 200-202
3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+
53:3 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2017, p. 3 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 268/1/2000, p. 32 Amụma Aịsaịa II, p. 200-202