Aịzaya 53:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu. Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?* N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+ E tiri ya ihe* n’ihi na ndị m mere ihe ọjọọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2021, p. 3 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 147/15/1996, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 207-209
8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu. Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?* N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+ E tiri ya ihe* n’ihi na ndị m mere ihe ọjọọ.+
53:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2021, p. 3 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 147/15/1996, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 207-209